<?xml version="1.0"?> <gconf> <dir name="schemas"> <dir name="apps"> <dir name="window_list_applet"> <dir name="prefs"> <entry name="maximum_size"> <local_schema short_desc="Ụhara ndesịta windo buru ibu"> </local_schema> </entry> <entry name="minimum_size"> <local_schema short_desc="Ụhara ndesịta windo pekarịsịrị mpe"> </local_schema> </entry> <entry name="move_unminimized_windows"> <local_schema short_desc="Kpụga windo ndị ahụ na wọkspeesi nọ mgbe ahụ mgbe á ná-ēpéwágá ya mpe"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, mgbe ị na-epewaga windo mpe, kpụga ya na wọkspeesi nọ mgbe ahụ. Kama, banye na wọkspeesi nke windo.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="group_windows"> <local_schema short_desc="Mgbe a ga-ekewasị windo"> <longdesc>Kpebie mgbe ị ga-ekewasị windo site n'otu usoroiheomume ahụ ná ndesịta windo ahụ. uru dị mmenwu bụ "never", "auto" na "always".</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="display_all_workspaces"> <local_schema short_desc="Gosi windo site na wọkspeesi niile"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ndesịta windo ga-egosi windo site na wọkspeesi niile. kama ọ ga-egosi windo sọsọ site na wọkspeesi nọ mgbe ahụ.</longdesc> </local_schema> </entry> </dir> </dir> <dir name="workspace_switcher_applet"> <dir name="prefs"> <entry name="num_rows"> <local_schema short_desc="Mpagharauhie n'ime wọkspeesi omembanye"> <longdesc>Kii a na-egosi mpagharauhie ole (maka ndozi horizon) mọọbụ mpagharaogologo (maka ndozi vatịkal) omembanye wọkspeesi na-egosi wọkspeesi n'ime. Kii a na-aba uru mgbe ngosi wọkspeesi kii_niile_ahụ bụ̀ eziokwu. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="display_all_workspaces"> <local_schema short_desc="Gosi wọkspeesi niile"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, omembanye wọkspeesi ahụ ga-egosi wọkspeesi niile. Kama ọ ga-egosi sọsọ wọkspeesi nọ mgbe ahụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="display_workspace_names"> <local_schema short_desc="Gosi aha wọkspeesi"> </local_schema> </entry> </dir> </dir> <dir name="fish_applet"> <dir name="prefs"> <entry name="rotate"> <local_schema short_desc="Tugharịa na vatịkal peneelụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, e gosipụtara anịmeshiọn azụ ahụ na ntụgharị n'elu vatịkal paneelụ</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="speed"> <local_schema short_desc="Kwụsị freemu nke ọbụla "> <longdesc>Kii a na-ezipụta ọnụọgụgụ nke oge nke otu ntabianya a ga-egosipụta freemu nke ọbụla.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="frames"> <local_schema short_desc="Freemu n'ime anịmeshiọn azụ"> <longdesc>Kii a na-ezipụta ọnụọgụgụ freemu nke a ga-egosipụta n'ime anịmeshiọnụ azụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="command"> <local_schema short_desc="A ga-emepụta iwu n'ịpị"> <longdesc>Kii a na-ezipụta iwu ahụ nke a ga-achọ imepụta mgbe a pịrị azụ ahụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="image"> <local_schema short_desc="Pixmap animeshiọnụ azụ"> <longdesc>Kii a na-ezipụta ahafaịlụ nke pixmap nke a ga-eji maka ngosipụta anịmeshiọn n'ime apleetị azụ yītụ́wárá ihenlereanya pixmap.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="name"> <local_schema short_desc="Aha azụ ahụ"> <longdesc>Azụ ọbụla na-enweghị aha bụ azụ tìì. Webata ndụ n'azụ site n'ịgụ ya aha.</longdesc> </local_schema> </entry> </dir> </dir> <dir name="clock_applet"> <dir name="prefs"> <entry name="internet_time"> <local_schema short_desc="Jiri oge ịntaneetị"> <longdesc>N'iji Kii a kà édìprìkéètìrì na GNOME 2.6 n'uru nke Kii 'nhazi'. Edesara Ndesita atụmatụ a maka nrụkọrụ ya na agba nke ochie. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="unix_time"> <local_schema short_desc="Jiri oge UNIX"> <longdesc>N'iji Kii a kà édìprìkéètìrì na GNOME 2.6 n'uru nke Kii 'nhazi'. Edesara Ndesita atụmatụ a maka nrụkọrụ ya na agba nke ochie. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="hour_format"> <local_schema short_desc="Nhazi Elekere"> <longdesc>N'iji Kii a kà édìprìkéètìrì na GNOME 2.6 n'uru nke Kii 'nhazi'. Edesara Ndesita atụmatụ a maka nrụkọrụ ya na agba nke ochie. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="show_week_numbers"> <local_schema short_desc="Gosi ọnụọgụgụ izu ụka na kalenda"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, Gosi ọnụọgụgụ izu ụka na Kalenda.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="config_tool"> <local_schema short_desc="Ngwaọrụ mmepụta oge"> </local_schema> </entry> <entry name="gmt_time"> <local_schema short_desc="Jiri UTC"> </local_schema> </entry> <entry name="show_tooltip"> <local_schema short_desc="Gosi ụbọchị na tuultip"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, Gosi ụbọchị n'ime tuultip mgbe pọịnta nọ n'elekere.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="show_date"> <local_schema short_desc="Gosi ụbọchị n'elekere"> <longdesc>O bụrụ na ọ bụ eziokwu, gosi ụbọchị n'elekere ahụ, na mgbakwunye oge.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="show_seconds"> <local_schema short_desc="Gosi oge ya na oge ntabi anya"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, Gosi elekere nke ntabi anya n'oge.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="custom_format"> <local_schema short_desc="Nhazi emeredịkachọrọ nke elekere"> </local_schema> </entry> <entry name="format"> <local_schema short_desc="Nhazi Elekere"> </local_schema> </entry> </dir> </dir> <dir name="panel"> <dir name="objects"> <entry name="action_type"> <local_schema short_desc="Ụdị bọtịn mmem"> <longdesc>Ụdị mmem bọtịnị a na-anọchi. Valiu ndị dị mmenwu bụ "lock", "logout", "run", "search"screenshot". Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "action-applet".</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="launcher_location"> <local_schema short_desc="Ebe obubata"> <longdesc>Ebe desktọọpụ faịlụ nà-àkọ́wá obubata. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "launcher-object". </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="menu_path"> <local_schema short_desc="Paatị ndịna menu"> <longdesc>Paatị ahụ nke e siri rụpụta ndịna menu. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii use_menu_path bụ eziokwu nakwa kii object_type bụ "menu- object". </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="use_menu_path"> <local_schema short_desc="JIri paatị emeredịkachọrọ maka menu ndịna"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ejiri kii menu_path dịka path nke a rụpụtara na ndịna menu. Ma ọ bụrụ na ọ bụ asị, a ga-eleghara kii menu_path anya. Kii a na-aba uru sọsọ ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "menu-object". </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="custom_icon"> <local_schema short_desc="Aịkọn ejirila maka bọtịn ọbjektị"> <longdesc>Ebe faịlụ inyogo ejiri dịka aịkọn maka bọtịnị ọbjektị. Kii a sọsọ na-aba uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "drawer-object" mọọbụ "menu-object" nakwa kii use_custom_icon bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="use_custom_icon"> <local_schema short_desc="Jiri aịkọn emeredịkachọrọ maka bọtịnị ọbjektị"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, kii aịkọn_emeredịkachọrọ ka e weere dịka aịkọnụ emeredịkachọrọ maka bọtịnị ahụ. Ma ọ bụrụ na ọ bụ asị, a ga-eleghara aịkọnụ_emeredịkachọrọ anya. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii ụdị_ọbjektị bụ "menu-object" mọọbụ "drawer-object".</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="tooltip"> <local_schema short_desc="Egosiri tuultiip maka drọwa mọọbụ menu"> <longdesc>Ngwe ahụ nke ga-egosi na tuultiipu maka drọwa a mọọbụ menu a. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "drawer-object" mọọbụ "menu-object".</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="attached_toplevel_id"> <local_schema short_desc="Paneelụ agbakwunyere na drọwa"> <longdesc>Ògòsí nke paneelụ agbakwunyere na drọwa a. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ kii object_type bụ "drawer-object".</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="bonobo_iid"> <local_schema short_desc="Apleetị IID Bonobo"> </local_schema> </entry> <entry name="locked"> <local_schema short_desc="Kpọchie ọbjektị na paneelụ ahụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ojieme nwere ike ọ gaghị akpụgha apleetị n'ebughị ụzọ akpọpe ọbjektị ahụ n'iji "Unlock" menuitem.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="panel_right_stick"> <local_schema short_desc="Tụgharịa ebe n'akụkụ okpuru/akanri"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-atụgharị ebe ọbjektị n'akụkụ akanri (mọọbụ n'okpuru ma ọ bụrụ na ọ dị vatikal) nke paneelụ ahụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="position"> <local_schema short_desc="Ebe ọbjektị na paneelụ"> <longdesc>Ebe paneelụ ọbjektị a. Ezipụtara ebe ahụ site n'ọnụọgụgụ nke pikseelụ n'akaekpe (mọọbụ nke elu ma ọ bụrụ na ọ dị vatịkal) paneelụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="toplevel_id"> <local_schema short_desc="Tọplevụụl paneelụ nwere ọbjektị"> <longdesc>Ogosi nke paneelụ tọplevụụlụ nke nwere ọbjektị a n'ime ya.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="object_type"> <local_schema short_desc="Ụdị ọbjektị paneelụ"> </local_schema> </entry> </dir> <dir name="toplevels"> <entry name="animation_speed"> <local_schema short_desc="Anịmeshiọnụ ngwa ngwa"> <longdesc>Ụdị ọsịsọ nke paneelụ animeshiọn na-agba. Valiu dị mmenwu bụ "slow ", "medium" na "fast". Kii a sọsọ na-aba uru ma ọ bụrụ na kii enable_animations bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="auto_hide_size"> <local_schema short_desc="Pikselụ ndị ahụrụ anya mgbe ezoro ya ezo"> <longdesc>Na-ezipụta ọnụọgụgụ nke mmebereinyogo ahụrụ anya mgbe paneelụ ji aka ya zoghzrịa onwe ya n'otu kọna. Kii a sọsọ bara uru ma ọ buru na kii auto_hide bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="unhide_delay"> <local_schema short_desc="Ogbugbu oge ezoghiezo nkeonwe nke paneelụ"> <longdesc>Na-ezipụta ọnụọgụgụ nke ogbugbu oge nke milisekọnds mgbe pọịnta banyere na mpaghara paneelụ tupuu paneelụ ejiri aka ya gosigharịa onwe ya. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kii auto_hide bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="hide_delay"> <local_schema short_desc="Ogbugbu oge ozuzo nkeonwe nke paneelụ"> <longdesc>Na-ezipụta ọnụọgụgụ nke ọgbugbu oge milisekọds mgbe pọịnta hapụrụ mpaghara paneelụ tupuu paneelụ ejiri aka ya zogharịa onwe ya. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kii auto_hide bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="enable_arrows"> <local_schema short_desc="Na-enyere aro aka na bọtịnị ozuzzo"> <longdesc>O bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-edogowe aro ndị ahụ na bọtịnị ozuzo. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kịị enable_buttons bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="enable_buttons"> <local_schema short_desc="Na-enye aka izo bọtịn"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-edogowe bọtịn na mpaghara paneelụ nke ọbula nke a ga-eji kpụga paneelụ ahụ n'isi inyogo, hapụ otu bọtịn ka ọ ná-ègósí.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="enable_animations"> <local_schema short_desc="N'ekwe anịmeshiọn"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ozuzo na ezoghi ezo nke paneelụ a kà á gà-èmé n'ụdị ụmụanụmanụ kama ime ozugbo.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="auto_hide"> <local_schema short_desc="O ji aka ya zóó paneelụ n'ime kọna "> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ ga-eji aka ya zóó onwe ya n'ime kọna nke inyogo ahụ mgbe pọịnta ahụ papụrụ mpaghara paneelụ. Ịkpụga pọịnta ahụ na kọna ahụ ọzọ ga eme ka paneelụ ahụ pụta-gharịa ọzọ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="y_centered"> <local_schema short_desc="Etiti paneelụ na y-axis"> </local_schema> </entry> <entry name="x_centered"> <local_schema short_desc="Etiti paneelụ na x-axis"> </local_schema> </entry> <entry name="y"> <local_schema short_desc="Y co-ordinate nke paneelụ"> <longdesc>Ebe paneelụ a n'ụzọ y axis. Kii a sọṣọ bara uru na moodu ánábáwányéghị́ ábáwányé. Na moodu abawanyere aaabawanye a na-eleghara kii a anya nakwa a na-edogowe paneelụ a n'isi inyogo nke kii nduzi zipụtara.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="x"> <local_schema short_desc="X co-ordinate nke paneelụ"> <longdesc>Ebe paneelụ a n'ụzọ x axis. Kii a sọsọ bara uru na moodu ánábáwányéghị́ ábáwányé. Na moodu abawanyere abawanye a na-eleghara kii a anya nakwa a na-edogowe paneelụ a n'isi inyogo nke kii nduzi zipụtara.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="size"> <local_schema short_desc="Ụhara paneelụ"> <longdesc>Ogo (Uhie maka vatịkal paneelụ)nke paneelụ. paneelụ ahụ ga-ekwun'oge mbido ụhara nke àl̀à nke beeziri n'ụhara ihumkpụrụedemede nakwa ogosi ndị ọzọ. Ụhara nke elu ka emeziri n'otu mpaghara nke ogo inyogo (mọọbụ uhie).</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="orientation"> <local_schema short_desc="Nduzi paneelụ"> <longdesc>Ndụzi nke paneelụ. Valiu dị mmenwu bụ "top","bottom", "left ", "right". Na moodu anabawanyeghị̤ abawanye adimiche n'etiti "top" na "bottom " abachaghị uru - ha abụọ na-egosi na nke a bụ paneelụ kwụ ọtọ - ma na-enye ozi bara uru dịka etu ụfọdụ ọbjektị paneelụ sị akpa agwa. Ọmụmatụ, na "top"paneelụ bọtị̣nị menu ga-pọpụ ọpụ menu ya n'okpụrụ</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="expand"> <local_schema short_desc="Bawanye ka ị nọchie uhie inyogo niile"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ ga-anọchị uhie inyogo niile ahụ (ógō ma ọ bụrụ na nke a bụ vatikal paneelụ). Ábị́á na moodu a ga-edogowe paneelụ sọsọ n'isi inyogo. Ọ bụrụ na ọ bụ asị, paneelụ ahụ ga-ebu ibu nke ibubataju apleetị ndị ahụ, obubata na bọtịn paneelụ. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="monitor"> <local_schema short_desc="Inyogo Xinerama ebe egosiri paneelụ ahụ"> <longdesc>Na nrụnye nke Xinerama, inwere ike inwe paneelụ n;inyogo nke ọbụla. Kii a na-egosipụta inyogo nọ mgbe ahụ a ga-egosiwe paneelụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="screen"> <local_schema short_desc="X screen ebe egosiri paneelụ ahụ "> <longdesc>Tinyere nrụnye nke mọlti-skriin, inwere ike inwe paneelụ n'inyogo nke ọbụla. Kii a na-egosipụta inyogo ọfụụ ǹkè a na-egosi paneelụ na ya.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="name"> <local_schema short_desc="Aha ka ihụwa ama paneelụ"> <longdesc>Nke a bụ aha mmadụ dị mma ọgụgụ nke ị ga-eji gosi paneelụ. Nkeisi ya bụ ịrụ orụ dịka isiokwu windo paneelụ nke bara uru mgbe a na-eme ngagharị na paneelụ ndị ahụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <dir name="background"> <entry name="rotate"> <local_schema short_desc="Tụgharịa inyogo na vatịkal paneelụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-atụgharị inyogo okpuru mgbe eduziri paneelụ vatikali.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="stretch"> <local_schema short_desc="Gbatịa inyogo na paneelụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-skeelụ mpaghara paneelụ. Agaghị ajikwa aspektị reshio nke inyogo. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="fit"> <local_schema short_desc="Fiitie inyogo na paneelụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-skeelụ inyogo (desagharia aspektị reshio nke inyogo) n'ogo paneelụ (ma ọ bụrụ na ọkwụ ogologo).</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="image"> <local_schema short_desc="Inyogo okpuru"> <longdesc>Na-ezipụta faịlụ ka ejiri ya maka inyogo okpuru. Ọ bụrụ na inyogo ahụ nwere alpha channel a ga-ahazi ya n'okpuru inyogo desktọọpụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="opacity"> <local_schema short_desc="Okpuru ucha kèánāhụ́chāghị́ányá"> <longdesc>Na-ezipụta nhazi ụcha okpuru nke ánāhụ́chāghị́ányá. Ọ bụrụ na ụcha ahụ na-ahughị ya anya kpamkpam (valiu nke les dan 65535), a ga-ahazi ụcha ahụ n'inyogo okpuru desktọọpụ. </longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="color"> <local_schema short_desc="Ucha okpuru"> <longdesc>Na-ezipụta ụcha okpuru maka paneelụ ahụ na nhazi nke #RGB.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="type"> <local_schema short_desc="Ụdị inyogo"> <longdesc>Kedu ụdị okpuru nke a ga-eji maka paneelụ a. Valiu mmenwu bụ "gtk" - difọọltụ GTK ahụ+ a ga-eji wijeeti nke okpuru, "color" - a ga-eji kii ụcha ahụ dịka okpuru ụcha mọọbụ "image" - egosipụtara inyogo site na kii inyogo a ga-eji ya dịka okpuru.</longdesc> </local_schema> </entry> </dir> </dir> <dir name="general"> <entry name="profiles_migrated"> <local_schema short_desc="Nhazi mgbaama ochie gbanwere"> <longdesc>Boolean flag ga-egosi ma nhazi ochie ojieme nà / apps/panel/profile/difọọltụ edebatala n'ebe ọfụụ na /apps/ paneelụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="object_id_list"> <local_schema short_desc="Ndesịta ID ọbjektị paneelụ"> <longdesc>Ndesịta IDs ọbjektị paneelụ. ID nke ọbụla na-egosi ọbjektị paneelụ (ọmụmatụ obubata, bọtịnị mmem mọọbụ bọtịnị menu/bar). Nhazi maka ọbjektị ndị a ka echekwara na /apps/panel/objects/$(id).</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="applet_id_list"> <local_schema short_desc="Ndesịta ID apleetị paneelụ"> <longdesc>Ndesịta paneelụ IDs apleetị. ID nke ọbụla na-egosi paneelụ apleetị. Nhazi maka apleetị ndị a ka echekwara na /apps/panel/applets/ $(id).</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="toplevel_id_list"> <local_schema short_desc="Ndesịta ID paneelụ"> <longdesc>Ndesịta ID paneelụ. IDs nke ọbụla na-egosi paneelụ tọplevụụl. Nhazi ahụ maka nke ọbụla nke paneelụ ndị a ka echekwara na /apps/panel/toplevels/$(id).</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="enable_autocompletion"> <local_schema short_desc="N'ekwe ngwụcha keonwe na "Bido usoroiheomume"dayalọọgụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na o bụ eziokwu, a ga-ewepụta ngwụcha nkeonwe nọ na "Bido usoroiheomume" dayalọọgụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="show_program_list"> <local_schema short_desc="Bawanye ndesịta program na "Bido usoroiheomume"dayalọọgu"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, "Usoroiheomume ahụ a ma ama"ndesịta ahụ n'ime "Bido usoroiheomume"dayalọogụ ka abawanyere mgbe e mepere dayalọọgụ. Kii a bara uru sọsọ ma ọ bụrụ na kii ndesịta_program_nke e kwere bụ eziokwu.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="enable_program_list"> <local_schema short_desc="N'ekwe ndesịta program na "Bido usoroiheomume"dayalọọgụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, "Usoroiheomume ahu a ma ama"Ewepụtara ndesịta ahụ n'ime "Bido usoroiheomume"dayalọọgụ. Ma ọ bụ ma ọbụghị na a bawanyere ndesịta ahụ mgbe e gosiri dayalọọgụ ka elekọtara site n'aka kii_program_ngosi.</longdesc> </local_schema> </entry> </dir> <dir name="global"> <entry name="disable_force_quit"> <local_schema short_desc="Akwụsịla ike dizebụlụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ agaghị e kwe ojieme ka ọkwụsị usoroiheomume n'ike site n'iwepụ ikikembanye na bọtịnị nkwụsị n'ike.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="disable_log_out"> <local_schema short_desc="Ọpụpụ dizebụlụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ agaghị e kwe ka ojieme pụọ, site n'iwepụ ikikembanye n'ebe mbanye menu ọpụpụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="disable_lock_screen"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="disabled_applets"> <local_schema short_desc="Apleetị IIDs ka odizebụlụọ site na ndebata"> <longdesc>Ndesịta nke apleetị IIDs nke paneelụ na-elegharanya. N'ụzọ a ị ga-edizebụlụ ụfọdụ apleetị site n'idebata mọọbụ igosi na menu. Omụmatụ n'ịdịzebụlụ apleetị otiiwu-obere tinye 'OAFIID:GNOME_MiniCommanderApplet' na ndesịta a. A ga-ebidogharị paneelụ ahụ ka nke a bido ọrụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="locked_down"> <local_schema short_desc="Mkpọchi paneelụ zuruoke"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ agaghị e kwe mgbanwe ọbụla na nhazi paneelụ ahụ. Paneelụ ndị ọzọ ga-achọ mkpọchi n'iche n'iche ka ọ dị. A ga-ebidogharịrị paneelụ ahụ ka nke a bido ọrụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="highlight_launchers_on_mouseover"> <local_schema short_desc="Kpụkpụta ndi mbubata na maụsova"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, akpụpụtara obubata mgbe ojieme kpụgara pọịnta na ya.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="confirm_panel_remove"> <local_schema short_desc="Chọchaa nwepụ nke paneelụ"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, egosiri dayalọọgụ n'ịjụ maka nchọpụta ma ọ bụrụ na ojieme chọrọ iwepụ paneelụ.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="drawer_autoclose"> <local_schema short_desc="Drọwa nke mmechi nkeonwe"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, drọwa ga-eji aka ya mechie mgbe ojieme pịrị obubata n'ime ya.</longdesc> </local_schema> </entry> <entry name="window_screenshot_key"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="screenshot_key"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="run_key"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="menu_key"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="enable_key_bindings"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="panel_hide_delay"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="panel_animation_speed"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="panel_show_delay"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="panel_minimized_size"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="enable_animations"> <local_schema short_desc="N'ekwe anịmeshiọn"> </local_schema> </entry> <entry name="keep_menus_in_memory"> <local_schema short_desc="Keochie"> </local_schema> </entry> <entry name="tooltips_enabled"> <local_schema short_desc="N'ekwe tuultip"> <longdesc>Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-egosi tuultip maka ọbjektị nọ na paneelụ.</longdesc> </local_schema> </entry> </dir> </dir> </dir> </dir> </gconf>