Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, mgbe ị na-epewaga windo mpe, kpụga ya na wọkspeesi nọ mgbe ahụ. Kama, banye na wọkspeesi nke windo. Kpebie mgbe ị ga-ekewasị windo site n'otu usoroiheomume ahụ ná ndesịta windo ahụ. uru dị mmenwu bụ "never", "auto" na "always". Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ndesịta windo ga-egosi windo site na wọkspeesi niile. kama ọ ga-egosi windo sọsọ site na wọkspeesi nọ mgbe ahụ. Kii a na-egosi mpagharauhie ole (maka ndozi horizon) mọọbụ mpagharaogologo (maka ndozi vatịkal) omembanye wọkspeesi na-egosi wọkspeesi n'ime. Kii a na-aba uru mgbe ngosi wọkspeesi kii_niile_ahụ bụ̀ eziokwu. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, omembanye wọkspeesi ahụ ga-egosi wọkspeesi niile. Kama ọ ga-egosi sọsọ wọkspeesi nọ mgbe ahụ. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, e gosipụtara anịmeshiọn azụ ahụ na ntụgharị n'elu vatịkal paneelụ Kii a na-ezipụta ọnụọgụgụ nke oge nke otu ntabianya a ga-egosipụta freemu nke ọbụla. Kii a na-ezipụta ọnụọgụgụ freemu nke a ga-egosipụta n'ime anịmeshiọnụ azụ. Kii a na-ezipụta iwu ahụ nke a ga-achọ imepụta mgbe a pịrị azụ ahụ. Kii a na-ezipụta ahafaịlụ nke pixmap nke a ga-eji maka ngosipụta anịmeshiọn n'ime apleetị azụ yītụ́wárá ihenlereanya pixmap. Azụ ọbụla na-enweghị aha bụ azụ tìì. Webata ndụ n'azụ site n'ịgụ ya aha. N'iji Kii a kà édìprìkéètìrì na GNOME 2.6 n'uru nke Kii 'nhazi'. Edesara Ndesita atụmatụ a maka nrụkọrụ ya na agba nke ochie. N'iji Kii a kà édìprìkéètìrì na GNOME 2.6 n'uru nke Kii 'nhazi'. Edesara Ndesita atụmatụ a maka nrụkọrụ ya na agba nke ochie. N'iji Kii a kà édìprìkéètìrì na GNOME 2.6 n'uru nke Kii 'nhazi'. Edesara Ndesita atụmatụ a maka nrụkọrụ ya na agba nke ochie. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, Gosi ọnụọgụgụ izu ụka na Kalenda. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, Gosi ụbọchị n'ime tuultip mgbe pọịnta nọ n'elekere. O bụrụ na ọ bụ eziokwu, gosi ụbọchị n'elekere ahụ, na mgbakwunye oge. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, Gosi elekere nke ntabi anya n'oge. Ụdị mmem bọtịnị a na-anọchi. Valiu ndị dị mmenwu bụ "lock", "logout", "run", "search"screenshot". Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "action-applet". Ebe desktọọpụ faịlụ nà-àkọ́wá obubata. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "launcher-object". Paatị ahụ nke e siri rụpụta ndịna menu. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii use_menu_path bụ eziokwu nakwa kii object_type bụ "menu- object". Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ejiri kii menu_path dịka path nke a rụpụtara na ndịna menu. Ma ọ bụrụ na ọ bụ asị, a ga-eleghara kii menu_path anya. Kii a na-aba uru sọsọ ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "menu-object". Ebe faịlụ inyogo ejiri dịka aịkọn maka bọtịnị ọbjektị. Kii a sọsọ na-aba uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "drawer-object" mọọbụ "menu-object" nakwa kii use_custom_icon bụ eziokwu. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, kii aịkọn_emeredịkachọrọ ka e weere dịka aịkọnụ emeredịkachọrọ maka bọtịnị ahụ. Ma ọ bụrụ na ọ bụ asị, a ga-eleghara aịkọnụ_emeredịkachọrọ anya. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ na kii ụdị_ọbjektị bụ "menu-object" mọọbụ "drawer-object". Ngwe ahụ nke ga-egosi na tuultiipu maka drọwa a mọọbụ menu a. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kii object_type bụ "drawer-object" mọọbụ "menu-object". Ògòsí nke paneelụ agbakwunyere na drọwa a. Kii a na-aba uru ma ọ bụrụ kii object_type bụ "drawer-object". Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ojieme nwere ike ọ gaghị akpụgha apleetị n'ebughị ụzọ akpọpe ọbjektị ahụ n'iji "Unlock" menuitem. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-atụgharị ebe ọbjektị n'akụkụ akanri (mọọbụ n'okpuru ma ọ bụrụ na ọ dị vatikal) nke paneelụ ahụ. Ebe paneelụ ọbjektị a. Ezipụtara ebe ahụ site n'ọnụọgụgụ nke pikseelụ n'akaekpe (mọọbụ nke elu ma ọ bụrụ na ọ dị vatịkal) paneelụ. Ogosi nke paneelụ tọplevụụlụ nke nwere ọbjektị a n'ime ya. Ụdị ọsịsọ nke paneelụ animeshiọn na-agba. Valiu dị mmenwu bụ "slow ", "medium" na "fast". Kii a sọsọ na-aba uru ma ọ bụrụ na kii enable_animations bụ eziokwu. Na-ezipụta ọnụọgụgụ nke mmebereinyogo ahụrụ anya mgbe paneelụ ji aka ya zoghzrịa onwe ya n'otu kọna. Kii a sọsọ bara uru ma ọ buru na kii auto_hide bụ eziokwu. Na-ezipụta ọnụọgụgụ nke ogbugbu oge nke milisekọnds mgbe pọịnta banyere na mpaghara paneelụ tupuu paneelụ ejiri aka ya gosigharịa onwe ya. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kii auto_hide bụ eziokwu. Na-ezipụta ọnụọgụgụ nke ọgbugbu oge milisekọds mgbe pọịnta hapụrụ mpaghara paneelụ tupuu paneelụ ejiri aka ya zogharịa onwe ya. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kii auto_hide bụ eziokwu. O bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-edogowe aro ndị ahụ na bọtịnị ozuzo. Kii a sọsọ bara uru ma ọ bụrụ na kịị enable_buttons bụ eziokwu. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-edogowe bọtịn na mpaghara paneelụ nke ọbula nke a ga-eji kpụga paneelụ ahụ n'isi inyogo, hapụ otu bọtịn ka ọ ná-ègósí. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, ozuzo na ezoghi ezo nke paneelụ a kà á gà-èmé n'ụdị ụmụanụmanụ kama ime ozugbo. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ ga-eji aka ya zóó onwe ya n'ime kọna nke inyogo ahụ mgbe pọịnta ahụ papụrụ mpaghara paneelụ. Ịkpụga pọịnta ahụ na kọna ahụ ọzọ ga eme ka paneelụ ahụ pụta-gharịa ọzọ. Ebe paneelụ a n'ụzọ y axis. Kii a sọṣọ bara uru na moodu ánábáwányéghị́ ábáwányé. Na moodu abawanyere aaabawanye a na-eleghara kii a anya nakwa a na-edogowe paneelụ a n'isi inyogo nke kii nduzi zipụtara. Ebe paneelụ a n'ụzọ x axis. Kii a sọsọ bara uru na moodu ánábáwányéghị́ ábáwányé. Na moodu abawanyere abawanye a na-eleghara kii a anya nakwa a na-edogowe paneelụ a n'isi inyogo nke kii nduzi zipụtara. Ogo (Uhie maka vatịkal paneelụ)nke paneelụ. paneelụ ahụ ga-ekwun'oge mbido ụhara nke àl̀à nke beeziri n'ụhara ihumkpụrụedemede nakwa ogosi ndị ọzọ. Ụhara nke elu ka emeziri n'otu mpaghara nke ogo inyogo (mọọbụ uhie). Ndụzi nke paneelụ. Valiu dị mmenwu bụ "top","bottom", "left ", "right". Na moodu anabawanyeghị̤ abawanye adimiche n'etiti "top" na "bottom " abachaghị uru - ha abụọ na-egosi na nke a bụ paneelụ kwụ ọtọ - ma na-enye ozi bara uru dịka etu ụfọdụ ọbjektị paneelụ sị akpa agwa. Ọmụmatụ, na "top"paneelụ bọtị̣nị menu ga-pọpụ ọpụ menu ya n'okpụrụ Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ ga-anọchị uhie inyogo niile ahụ (ógō ma ọ bụrụ na nke a bụ vatikal paneelụ). Ábị́á na moodu a ga-edogowe paneelụ sọsọ n'isi inyogo. Ọ bụrụ na ọ bụ asị, paneelụ ahụ ga-ebu ibu nke ibubataju apleetị ndị ahụ, obubata na bọtịn paneelụ. Na nrụnye nke Xinerama, inwere ike inwe paneelụ n;inyogo nke ọbụla. Kii a na-egosipụta inyogo nọ mgbe ahụ a ga-egosiwe paneelụ. Tinyere nrụnye nke mọlti-skriin, inwere ike inwe paneelụ n'inyogo nke ọbụla. Kii a na-egosipụta inyogo ọfụụ ǹkè a na-egosi paneelụ na ya. Nke a bụ aha mmadụ dị mma ọgụgụ nke ị ga-eji gosi paneelụ. Nkeisi ya bụ ịrụ orụ dịka isiokwu windo paneelụ nke bara uru mgbe a na-eme ngagharị na paneelụ ndị ahụ. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-atụgharị inyogo okpuru mgbe eduziri paneelụ vatikali. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-skeelụ mpaghara paneelụ. Agaghị ajikwa aspektị reshio nke inyogo. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-skeelụ inyogo (desagharia aspektị reshio nke inyogo) n'ogo paneelụ (ma ọ bụrụ na ọkwụ ogologo). Na-ezipụta faịlụ ka ejiri ya maka inyogo okpuru. Ọ bụrụ na inyogo ahụ nwere alpha channel a ga-ahazi ya n'okpuru inyogo desktọọpụ. Na-ezipụta nhazi ụcha okpuru nke ánāhụ́chāghị́ányá. Ọ bụrụ na ụcha ahụ na-ahughị ya anya kpamkpam (valiu nke les dan 65535), a ga-ahazi ụcha ahụ n'inyogo okpuru desktọọpụ. Na-ezipụta ụcha okpuru maka paneelụ ahụ na nhazi nke #RGB. Kedu ụdị okpuru nke a ga-eji maka paneelụ a. Valiu mmenwu bụ "gtk" - difọọltụ GTK ahụ+ a ga-eji wijeeti nke okpuru, "color" - a ga-eji kii ụcha ahụ dịka okpuru ụcha mọọbụ "image" - egosipụtara inyogo site na kii inyogo a ga-eji ya dịka okpuru. Boolean flag ga-egosi ma nhazi ochie ojieme nà / apps/panel/profile/difọọltụ edebatala n'ebe ọfụụ na /apps/ paneelụ. Ndesịta IDs ọbjektị paneelụ. ID nke ọbụla na-egosi ọbjektị paneelụ (ọmụmatụ obubata, bọtịnị mmem mọọbụ bọtịnị menu/bar). Nhazi maka ọbjektị ndị a ka echekwara na /apps/panel/objects/$(id). Ndesịta paneelụ IDs apleetị. ID nke ọbụla na-egosi paneelụ apleetị. Nhazi maka apleetị ndị a ka echekwara na /apps/panel/applets/ $(id). Ndesịta ID paneelụ. IDs nke ọbụla na-egosi paneelụ tọplevụụl. Nhazi ahụ maka nke ọbụla nke paneelụ ndị a ka echekwara na /apps/panel/toplevels/$(id). Ọ bụrụ na o bụ eziokwu, a ga-ewepụta ngwụcha nkeonwe nọ na "Bido usoroiheomume" dayalọọgụ. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, "Usoroiheomume ahụ a ma ama"ndesịta ahụ n'ime "Bido usoroiheomume"dayalọogụ ka abawanyere mgbe e mepere dayalọọgụ. Kii a bara uru sọsọ ma ọ bụrụ na kii ndesịta_program_nke e kwere bụ eziokwu. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, "Usoroiheomume ahu a ma ama"Ewepụtara ndesịta ahụ n'ime "Bido usoroiheomume"dayalọọgụ. Ma ọ bụ ma ọbụghị na a bawanyere ndesịta ahụ mgbe e gosiri dayalọọgụ ka elekọtara site n'aka kii_program_ngosi. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ agaghị e kwe ojieme ka ọkwụsị usoroiheomume n'ike site n'iwepụ ikikembanye na bọtịnị nkwụsị n'ike. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ agaghị e kwe ka ojieme pụọ, site n'iwepụ ikikembanye n'ebe mbanye menu ọpụpụ. Ndesịta nke apleetị IIDs nke paneelụ na-elegharanya. N'ụzọ a ị ga-edizebụlụ ụfọdụ apleetị site n'idebata mọọbụ igosi na menu. Omụmatụ n'ịdịzebụlụ apleetị otiiwu-obere tinye 'OAFIID:GNOME_MiniCommanderApplet' na ndesịta a. A ga-ebidogharị paneelụ ahụ ka nke a bido ọrụ. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, paneelụ ahụ agaghị e kwe mgbanwe ọbụla na nhazi paneelụ ahụ. Paneelụ ndị ọzọ ga-achọ mkpọchi n'iche n'iche ka ọ dị. A ga-ebidogharịrị paneelụ ahụ ka nke a bido ọrụ. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, akpụpụtara obubata mgbe ojieme kpụgara pọịnta na ya. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, egosiri dayalọọgụ n'ịjụ maka nchọpụta ma ọ bụrụ na ojieme chọrọ iwepụ paneelụ. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, drọwa ga-eji aka ya mechie mgbe ojieme pịrị obubata n'ime ya. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu, a ga-egosi tuultip maka ọbjektị nọ na paneelụ.